Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
19 Jenụwarị bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Jenụwarị.
Leipzig Corpus Collections
19 Julaị bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Julaị.
Leipzig Corpus Collections
19 Juun bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Juun.
Leipzig Corpus Collections
19 Maachị bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Maachị.
Leipzig Corpus Collections
19 Mee bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Mee.
Leipzig Corpus Collections
19 Novemba bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Novemba.
Leipzig Corpus Collections
19 Ọktoba bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Ọktoba.
Leipzig Corpus Collections
19 Septemba bu ubochi nke 19th (nke iri na itenanị) na onwa ana kpo Septemba.
Leipzig Corpus Collections
1. A dịghị egbu dibịa n’ihi na onye o na-azọ ndụ nwụrụ ànwụ, n’ihi na o bụghị o zọta ya ndụ o kpọrọ ya lawa be ya.
Leipzig Corpus Collections
1. A dịghị egbu dibịa n’ihi na onye ọ na-azọ ndụ onye nwụrụ ànwụ, n’ihi na ọbụghị ọ zọta ya ndụ ọ kpọrọ ya lawa be ya.
Leipzig Corpus Collections
1. Agbọ ya bu “Gene” na bekee.
Leipzig Corpus Collections
1. Agha Enweghị Atụ Na-Akpụdebe Nso Na Mpaghara Koria Onye ọbụla ma maka mba Nọt Koria na onyeisi obodo ya, ma na o meghị n’izu, o mee n’ọnwa.
Leipzig Corpus Collections
1. Anya kpọrọ akpọ anaghị n’iyi n’ihi na ọ ka dịkwa n’isi.
Leipzig Corpus Collections
1. Apịtị Na Ala Mkpumi Dakwasara Mba Kolombia N’ụzọ ụtụtụ na ụbọchị mbụ nke ọnwa Epreelị ka nnukwu mmiri zoro na mba Kolombia.
Leipzig Corpus Collections
1. Diochi gbara ọtọ were rịa nkwụ, ihe o na-etete na mmanya adịkwaghị atọ ụtọ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ebe ọkụ gbara mbe ji igwe were kwara uwe, o bụzi ọkụkọ bu ukwu abụba ka o ga ahapụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ebe ọkụ gbara mbe ji igwe were kwara uwe, o bụzi ọkụkọ bu ukwu abụba ka ọ ga ahapụ?
Leipzig Corpus Collections
1 Eprel bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Eprel.
Leipzig Corpus Collections
1 Febrụwarị bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Febrụwarị.
Leipzig Corpus Collections
1. GA dịka nyemakangwa na-egosi ihe ga-eme eme.
Leipzig Corpus Collections
1. GA na-arụ ọrụ dịka ntọala ngwa(Verb root), màọbụ isingwa.
Leipzig Corpus Collections
1. Gbaa mgbọ ka ihụ na nri i na-eri na-esiri ya nke ọma, ma rie ya mgbe o ka dị nnukwu ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Gbanye mmanụ akị oyibo ihe dịka ngajị anọ n’ite.
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam ihe bụ nke gị, ma mmadụ nile kara gị nwere ya?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam ihe na-eji ụkwụ anọ aga n’ụtụtụ, abụọ n’ehihie, atọ n’abalị?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam nkụ dị na mba na-eyere mba nri?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam nwa mara mma anaghị eku n’ahụ?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam nwa so gị were baa ọhịa ma o soghị gị pụta?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam nwoke ọcha a na-ama ụra n’ahịa?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam okoro chị ụta na-agba ezighị ezi?
Leipzig Corpus Collections
1. Gwam gwam gwam okoro na-echere gị aka mgba n’ihu be gị?
Leipzig Corpus Collections
1. Igbanwe Kabondiozaidi (Carbondioxide) Ka Ọ Bụrụ Mkpume O nweghị onye ma ihe na-anụbeghị maka ihe bekee kpọrọ, “Climate Change”.
Leipzig Corpus Collections
1. Ihe mgbanwe n’ahụ na-egosi ya bụ ọrịa bụ: ịba ahụ ọkụ dị ukwu, azụ mgbu, ọbara isi n’ike màọbụ ebe ghe oghe n’ahụ mmadụ apụtasị, ịgbọ agbọ, inyụ nsị bịrị bịrị, ihu ọzịza 1. Nje vairọs a bụ, ụmụ anụ nọ n’ezinụlọ oke na ebute ya.
Leipzig Corpus Collections
1. Iji Ihe Ehi Na-Eri Kwụsị “Global Warming” Ihe Ruru Pacent Iri Na Anọ Onye ọbụla nwere onyonyo tivi, màọbụ igwe okwu redio, ma buru onye na-ege akụkọ mba ụwa dị iche iche, ga na-anụ ya bụ okwu, “Global Warming”, ihe ruru ugboro iri kwa izu.
Leipzig Corpus Collections
1. Iji Nne Igbepekandụ (Stem Cells) Were Gwọọ Onye Ọtụọ-Ọkara(Stroke) Megoro Ịwa.
Leipzig Corpus Collections
1. Iwu a adịghị adị ire mgbe e jikọtara okwu Igbo abụọ ma ọ bụ karịa ọnụ ka ha bụrụ otu mkpụrụokwu.
Leipzig Corpus Collections
1 Julaị bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Julaị.
Leipzig Corpus Collections
1. Kedu etu mmadụ siri bido mebe nsusu ọnụ?
Leipzig Corpus Collections
1. Kedu onye obi kacha eme pọlịna pọlịna na nsusu, ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwanyị?
Leipzig Corpus Collections
1. Lai Mohammed minista na-ahụ maka ịgbasa ozi mere ka anyị mara na Buhari egweghịzị ike i si n’ofisi were na-arụ ọrụ, kama na o ga-esizi n’ọnụ ụlọ ya were arụ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
1 Maachị bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Maachị.
Leipzig Corpus Collections
1 Mee bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Mee.
Leipzig Corpus Collections
1. Mgbe ana-ede okwu nwere mgbakwunye nsonaazụ(suffix) “ghị” ma ọ bụ “la” ma ọ bụ mgbakwunye nsonaazụ ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
1. Mgbe a na-emewe Jerọndụ (Gerund) A na-eji ụdaume, ‘o’ ma ọ bu ‘ọ’.
Leipzig Corpus Collections
1. Mgbe isingwa (verb root) abụọ jikọrọ ọnụ were mebe otu mkpụrụokwu.
Leipzig Corpus Collections
1. Mgbochi ọrịa bụ site na i na-ekpuchi ihe nri nile, ihe nile dịkà, ọka, garị, agwa, wdg.
Leipzig Corpus Collections
1. Mmadụ asatọ n’ime mmadụ iri ọbụla butere ya bụ ọrịa, o dịghị apụta ha n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Mmadụ ibuwanye ibu karịa etu ọ dị na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Mmadụ ọrịa ahụ batara n’ahụ nwere ike ikesa ya site na: mamịrị, nsị, ọbara, asọ mmiri onye ahụ imetụta ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
1. Moringa “Nwere Ike” Ịkwụsịnata Amaahịa (Inflammation) Ya bụ okuku anyị na-ahụ na anyị gbaa ntụtụ màọbụ anyị merụọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Mubarak Nke Ijipt Nwetere Ntọhapụ N’ụlọ Mkpọrọ Ijipt nọ na katakata kemgbe ihe karịrị afọ iri gara aga, Hosni Mubarak so na isi sekpu ntị nke butere ya bụ amaghị were nọdụ nke obodo n’oge ahụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Na-akwọ aka gị mgbe niile ka a ga-asị na ọ bụ ebe ahụ ka nzọpụta gị ga-esi were bịa.
Leipzig Corpus Collections
1. Na ji eruka nwere ike ịbụ eziokwu, mana o kweghị egwupụta n’ala bụ okwu asị.
Leipzig Corpus Collections
1. ‘Na’ na-arụ ọrụ dịka mgbakwunye nsonazụ (sufix).
Leipzig Corpus Collections
1. “NA” nke na-arụ ọrụ dịka mbuụzọ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ndị na-arịa ọrịa ibu(obesity).
Leipzig Corpus Collections
1. Ndị “Osochiegbu” Kpara Mkpamkpa Na London Afọ 2005 bụ afọ ikpeazụ ndị osochiegbu nke ụka Alakụba kpara nnukwu mkpamkpa n’obodo Ingland, ha ji ogbunigwe gbuo ihe ruru mmadụ iri ise na abụọ n’ọdụ okporo igwe.
Leipzig Corpus Collections
1. Ndị Osochiegbu Tụrụ Ogbunigwe n’Obodo Manchesta N’ọnwa Mee, ka obodo Manchesta nke dị n’Inglandi gabigara ụdị ajọ chi nke ha ahụnụbeghị na mbụ, site n’aka ndị osochiegbu.
Leipzig Corpus Collections
1. Ndị Sayensi Kere Ngwakọ Mmadụ Na Ezi (Pig-Human Hybrid), Ọ Ga Nke Ọma.
Leipzig Corpus Collections
1. Ndị USA Gbusoro Mba Siria Agha N’ọnwa Maachị ka ndị mba Siria jiiri ogbunigwe ikuku ọjọọ were gbusia ọtụtụ ndị si n’obodo ha, ndị na-ekwenyeghị n’ọchịchị onyeisi obodo.
Leipzig Corpus Collections
1. Ngwa tebaa ya n'ime ahụ gị nwayọọ nwayọọ ihe dika nkeji iri.
Leipzig Corpus Collections
1. N’ihi na mgbanwe n’ahụ nke ọrịa a na-adị ka; Ebola, Ịba, Ịba ahụ okụ, mgbe o bidoro a na-eche na ọ bụ ha na-eme onye ahụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Nnukwu uru dị na-ịzụ ahịa nkume naanị na olu a ga-eji were buo ya adịghị.
Leipzig Corpus Collections
1 Novemba bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Novemba.
Leipzig Corpus Collections
1. Obodo izizi ebu ụzọ hụ ya bụ ọrịa bụ na Lasa, obodo dị na Bornu nke Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọ bụrụ na akwụ chaa ka ojukwu, o rebie ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọ bụrụ na nwadibịa akpachaghị anya oge ọ na-achọ ihe dị n’elu, ọ dabaa na olulu dị n’ala.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọgwụ Na-Akwụsị Mmadụ Ịka Nka Onye ọbụla na-eche echiche ka bụ okoro na agbọghọ ga-enweriri mgbe o ga-anọgide chebe kedu etu ọ ga-adị màọbụ ihe ọ ga-agabiga na ọ kaba nka.
Leipzig Corpus Collections
1. Okokporo chiwe nkwụ, siwe ite, otu emebie.
Leipzig Corpus Collections
1 Ọktoba bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Ọktoba.
Leipzig Corpus Collections
1. O na-abụ ike adịghị ngwere mụọ nwa, ọ sị na ndị ụmụnna ya kere ya agbụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọ na-arụ ọrụ dịka njikọ (Conjunctive).
Leipzig Corpus Collections
1. Ọ Na-Enyere Aka Igbochi Ọrịa Nka Ụfọdụ ga-asị na m akọbara ihe ọzọ ugbu a, mana ihe m ga-ekwu bụ eziokwu nke nyocha chọpụtara.
Leipzig Corpus Collections
1. O Na-Enyere Aka Maka Ezi Ọmụmụ Igbo kwuru sị na onye ọbụla hụrụ ọnụ nkakwụ ma na ọ ga-afụnwu ọja.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọnụ ụtọ sịrị na ya gbube nwaànyị na ya anaghị e mere ya ebere.
Leipzig Corpus Collections
1. Onyeisi Ala Mba Tọkị, Atọọla Ntọala Maka Ịbụ Onye Ọchịchị Nchigbu (Dictator) Erdogan, bụ onyeisi ala mba Tọkị, o nweela mgbe ndị agha ya bụ obodo chọrọ ịnara ya ọchịchị n’afọ gara aga, mana mmiri tabidoro ha n’ọkpa, nkata ha kpara kpudoro ha.
Leipzig Corpus Collections
1. Onye ọchịchị Naijiria gara aga bụ Goodluck Ebere Jonatan, nwere akwụkwọ gbasara ọchịchị ya, na nnapụ anapụrụ ya ọchịchị nke ọtụtụ ihe e dere n’ime ya bụ nke a gbara n’anwụ.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọrịa banye gị n’ahụ, oge o ji egosipụta onwe ya bụ ụbọchị nke isii were ruo n’ụbọchị nke iri abụọ na otu.
Leipzig Corpus Collections
1. Ọrịa Ebola E Nweela Ọgwụ Mgbochi Na-Ememina Ya N’afọ 2013, ọrịa Ebola gburu mmadụ puku iri na otu n’ihe dị ka otu ọnwa n’Afrika.
Leipzig Corpus Collections
1. Prezidensi amaghị m ihe ọzọ m ga-akpọ ya, chụrụ Babachir ode akwụkwọ ukwu nke Naijiria onye nke chọrọ iji ihe karịrị nde narị naịrà atọ (300m) were sụọ ahịhịa n’ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
1 Septemba bu ubochi nke 1st (nke mbụ) na onwa ana kpo Septemba.
Leipzig Corpus Collections
1. Udele sịrị na mmiri amaka ya n’afọ a, afọ ọzọ ruo o ga-arụta ụlọ?
Leipzig Corpus Collections
1. Ụdị oke na-egbunye ya ndị mmadụ bụ nke bekee kpọrọ Oke “Mastomys”.
Leipzig Corpus Collections
1. Ugbu a sọsọ otu ọgwụ na-agwọnwu ya bụ ọrịa.
Leipzig Corpus Collections
1. Ụtara dara n’ala adịghị asọ aja.
Leipzig Corpus Collections
20 Eprel bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Eprel.
Leipzig Corpus Collections
20 Febrụwarị bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Febrụwarị.
Leipzig Corpus Collections
20 Jenụwarị bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Jenụwarị.
Leipzig Corpus Collections
20 Julaị bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Julaị.
Leipzig Corpus Collections
20 Juun bu ubochi nke 20th (iri abuo) na onwa ana kpo Juun.
Leipzig Corpus Collections
20 Juun bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Juun.
Leipzig Corpus Collections
20 Maachị bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Maachị.
Leipzig Corpus Collections
20 Mee bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Mee.
Leipzig Corpus Collections
20 Novemba bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Novemba.
Leipzig Corpus Collections
20 Ọktoba bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Ọktoba.
Leipzig Corpus Collections
20 Septemba bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Septemba.
Leipzig Corpus Collections
21 Eprel bu ubochi nke 21st (nke iri abụọ na out) na onwa ana kpo Eprel.
Leipzig Corpus Collections
21 Febrụwarị bu ubochi nke 21st (nke iri abụọ na out) na onwa ana kpo Febrụwarị.
Leipzig Corpus Collections
21 Jenụwarị bu ubochi nke 21st (nke iri abụọ na out) na onwa ana kpo Jenụwarị.
Leipzig Corpus Collections
21 Julaị bu ubochi nke 21st (nke iri abụọ na out) na onwa ana kpo Julaị.
Leipzig Corpus Collections